BBC News, Ìgbò - Akụkọ
Isi akụkọ
NA EME UGBU A, Zelensky ekwuola na Rọshịa achọghị udo dịka ya na Onyeisiala ga-ezute n’ụbọchị Sọnde
Nchịkọta akụkọ ndị kachasị mkpa mere na mbaụwa n'ọnwa Disemba 2025.
Buhari,Odira Nwobu, Pa Adebanjo, Nkechi Nwejeh na ndị ọzọ a ma ama nwụrụ n'afọ 2025
Lee ụfọdụ ndị a na-anụ aha ha nwụrụ n'afọ 2025.
'Ọtụtụ ndị na-eyi ndụ egwu nwụrụ oge Amerịka tụrụ ogbunigwe na Sokoto'
Onyeisi okpuru ọchịchị Tangaza bụ Salihu Bashir kwuru na ogbunigwe ndị ahụ tụtara "ụfọdụ ogige ndị otu Lakurawa na-eyi ndụ egwu".
Amerika agaala n'ihu n'inyo ihe na-eme n'ọhịa Sambisa
Ndịagha Amerịka na-enyo ihe na-eme na mpaghara Ugwu Naijiria.
Christmas: Lee ụfọdụ ndị ụka Kraịstị anaghị eme emume Ekeresimesi na nkwenye ha
Lee ụfọdụ ndị ụka Kraịst anaghị eme emume Ekeresimesi.
Iko Mba Afrịka 2025
Naịjirịa etiwaala Tanzanịa ka akị oyibo Nsugbe
Semi Ajayi na Ademola Lookman gosiri nke ha ji biri.
AFCON 2025 tebụlụ: Etu mba na mba ga-esi ezute onwe ha n'asọmpi a
Lee etu asọmpi Iko Mba Afrịka nke afọ 2025 si kwụrụ ugbua na tebụlụ.
Afcon 2025: Ndị a tụrụ anya ga-agbara Super Eagles
Ndị ọgbaa bọọlụ foto ha dị ebe a ka e kwuru ga-anọchite anya otu egwu bọọlụ Super Eagles dịka ha na-agba mbọ ịmabute iko Afcon nke afọ 2025.
Ndị ọgba bọọlụ isii a na-ele anya ga-amụke ka ọkụ n'Afcon 2025
Ụlọọrụ BBC Sport Afrịka nnyochara ndị ọgbaa bọọlụ isii a na-elejere anya n'asọmpi Afcon 2025 ga-ebido na Moroko na 21 Disemba ruo 18 Jenụwarị
Afcon 2025: Osimhen, Iwobi, Ndidi na ndị 'Super Eagles' ọzọ ga-agbara Naịjirịa bọọlụ
Asọmpi Afcon 2025 ga-amalite n'ụbọchị Sọnde 21 Disemba, 2025 na mba Moroko.
Afcon: Kedụ mgbe ọ ga-ebido, kedụ mba na mba ga-achịpụ ya na ihe ndị ọzọ banyere ya
Asọmpi Iko mba Afrịka ga-ebiri ọkụ na mba Moroko n'ọnwa Disemba afọ 2025. Lee ihe dị mkpa i kwesịrị ịma.
Vidio
Kọwaara m isi akụkọ
Vidio, Akụkọ dị mkpa - Disemba 26, 2025, Duration 0,59
Nchikọta akụkọ ndị kachasị mkpa n'ụwa taa bụ Disemba 26, 2025
NLC agwala ndị Naịjirịa anabatakwala iwu ụtụisi gbagọrọ agbagọ
NLC rụtụrụ aka na mkpa ọ dị gọọmenti ịgụnye onye niile n'ihe ha na-eme, ma hụkwa na ọ ga-adabara onye niile.
Mary, Lourdes, Fatima: Gịnị mere nne Jesus Kraịst jiri nwee aha karịrị otu puku?
Kedụ ihe jikọtara aha ndị a ama ama n'ụka Katọlik? Ha niile bụ aha a na-akpọ otu onye: Mary, nne Jesus.
Ụmụakwụkwọ St. Mary's Katọlik fọrọ n'aka ndị ekperima na Niger Steeti enwerela onwe ha
Ụmụakwụkwọ na ndị nkuzi ha niile a tọọrọ n'ụlọakwụkwọ St. Mary's Katọlik Niger Steeti enwerela onwe ha.
Odira Nwobu: E buletela ozu ya na Naịjirịa
Ozu Odira Nwobu batara Naịjirịa n'ụbọchị Tuzde 16 Disemba, 2025. Nwaamdị ahụ nwụrụ na mba Saụt Afrịka n'ọnwa Nọvemba, 2025.
BBC News Igbo nọ na WhatsApp gị
Nweta akụkọ na mgbasaozi niile ndị ọrụ anyị haziri n'Igbo, ma bụrụkwa onye mbụ ga-anụ akụkọ niile dị mkpa na-akpọtụ na Naịjirịa nakwa n'ụwa niile.



















































